Download : “Agbalu Aka N’a Azo Ani – Chief Stephen Osita Osadebe” Mp3 (Lyrics / Video)

Download Agbalu Aka N'a Azo Ani mp3 Audio Lyrics mp4 Video by Chief Stephen Osita Osadebe

Download Agbalu Aka N’a Azo Ani mp3 Audio Lyrics mp4 Video by Chief Stephen Osita Osadebe

Kweeke kweeke kweeke kweeke
A sị na-agbara aka na-azọ anị
Onye ji ji ga na-akọnye ji n’anị

Stream/Download More Gospel & Non Gospel Songs Below

Download ”Agbalu Aka N’a Azo Ani Mp3 Audio by Chief Stephen Osita Osadebe”

Play The Audio

Download The Mp3 Here

Video/Mp4 : Agbalu Aka N’a Azo Ani – Chief Stephen Osita Osadebe

Lyrics : Agbalu Aka N’a Azo Ani – Chief Stephen Osita Osadebe

Kweeke kweeke kweeke kweeke
A sị na-agbara aka na-azọ anị
Onye ji ji ga na-akọnye ji n’anị
Ọ kwa ọnụ ga-ekwu
Mana ọbụ onye a gwaziri ọ kwenu
Ya bụzi na ọka-okwu ekwuka nụ
Kweeke, Ikpu
Ezi onyi ọ k’isi eme
A sị n’anyi ejebe mụ ejebenụ
Onye mara
O kwer’izu o kwere abụọ jidenụ ya risienụ
A mazi m n’ibụ oke
Mana oké adịghị eri azụ e nyere ya dobenu, onyị mụ ọọ
Agwọ anyị igbuziri kedụ k’osiri ga nụ?
Anyị dị n’izugbe ekiri

  • Download : Who Can Satisfy – Alvin Slaughter Mp3 (Lyrics / Video) 

  • Anyị apụta n’iru anyị ajụba nụ onyi mụ ọ ọ
    Mkpiri anyị gbuziri kedụ k’osiri ga nụ
    Ọnyi mụ aaa
    Ọ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aa
    Ọ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aa
    Ọ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aa
    A na-agbazi aka azọ n’ani, nne oooo
    Onye jizi ji ga na-akọnye nụ
    Okwu anyị kwuziri na-ekwu udo nụ
    Onye emena onye emena akọ nụ
    Ya k’buziri gabazia n’iro nụ
    I na-etizi k’ọmazia nụ onye nụ
    Ọ k’ọbụrụ k’osi di
    I fugozinu n’ọbụ asị
    Ezi onyị mụọ bịaba nụ
    Ọnyi mụ aa
    Ọ bụzi k’isi emenụ, onyị mụ aa aaa
    Mmmmm… mmmmmm
    A na-agbazị aka adọ n’anị adọ ọ ọ ọ
    Okwu anyị kwuru na-ekwu udo nụ
    I fụgozinu n’ọbarụ nụ

    Download Agbalu Aka N’a Azo Ani mp3 Audio Lyrics mp4 Video by Chief Stephen Osita Osadebe


    Onye e mezina, onye emezina doo nụ
    Ya k’iburu gaba nụ n’iro nụ
    I na-etizi k’ọbụrụ onye nụ
    K’ọbụrụ n’ọbụ asị
    Ọ bụzi k’isi emenụ nụ
    Ọnyi mụ mmm
    Mmmmm… mmmmmm
    Mmmmm… Mmmmm
    A na-agba aka azọ ani doo nụ ooo
    Onye ji ji must na-akọnye nụ
    Ọ kwa ọnụ ga-ekwu n’ụwa nụ
    Mmmmm

    Get To Know More

    Via YouTube

    Via Instagram

    Stream/Download More Gospel & Non Gospel Songs Below

    Download Agbalu Aka N’a Azo Ani mp3 Audio Lyrics mp4 Video by Chief Stephen Osita Osadebe

    Leave a Reply

    Your email address will not be published.

    You May Also Like